Deuteronomy 25:17-18

17Cheta ihe ndị Amalek mere gị nʼụzọ mgbe i si nʼIjipt na-apụta. 18Chetakwa na ha lụsoro gị ọgụ mgbe ike gwụrụ gị, mgbe ị dara mba, tigbuo ndị niile ji nwayọọ na-abịa nʼazụ. Ha atụkwaghị egwu Chineke.
Copyright information for IboBIU